DOWNLOAD: Joseph Amaechi – Eze Ebube (+Lyrics)

The song ‘Eze Ebube’ is a power-packed song that brings the ancient flavor into modern light. It will stir you up into real worship as it carries the raw atmosphere of worship and the presence of the Almighty God.
Be blessed as you listen; do well to share with your friends and loved ones.

CHECK OUT THIS::  DOWNLOAD Music+Video: Mr M & Revelation - Lee Ka Nma Nma

DOWNLOAD MP3: Joseph Amaechi – Eze Ebube

Lyrics: Eze Ebube by Joseph Amaechi

Ahaaa

Chorus

Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube,
Imaramma

Akaghim ahutu Chi dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube
Imaramma
Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee

Ayaaa

CHECK OUT THIS::  [Music + Video] Ancient of Days – Chidi Collins

Verse one
Eze ebube
Ofu Onye ana asi unu erutela
Uwa nile n’agbaraGi akaebe
Ha nile n’asi imaramma

Oke ifufe n’efereGi aka dimma
Ha nile n’asi n’imaramma
Mmadu Ikereke n’enyeGi ekele
Anyi n’asi imaramma Papa
Eze ebube ofu Onye ana asi unu erutela

Chioma m eeeh
Onye na eme mma
Imekwalaya ozo ozo ozo Aya

CHECK OUT THIS::  [Download Mp3] Olusegun - Joy (ft. Tumininu) + Lyrics

Chorus
Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube,
Imaramma

Akaghim ahutu Chi dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube
Imaramma
Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee

WOULD YOU LIKE TO REACH MILLIONS OF AUDIENCE AS AN ARTISTE WITH OUR AMAZING PROMOTIONAL SERVICES? CALL/WHATSAPP: +2348135344573.

Ayaaa

Verse two
Amaghim ihe ng’eji kele Gi oruru Gi
Oruru Gi Chi n’eme mma
Eze ebube wo ho ho ho
Chioma dimma Olisa kere uwa

Eze ebube oruru Gi
Chioma m eeeh
Onye n’eme mma
Imekwalaya ozo ozo ozo ayaa

Chorus

Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube,
Imaramma
Akaghim ahutu Chi dika Gi yee

Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube
Imaramma 2×

 

Connect with Joseph Amaechi

Oneness of the body of Christ
Evangelist Joseph Amaechi
Contact: 09125414057

About The Author

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

This site uses Akismet to reduce spam. Learn how your comment data is processed.